nkesa
Nkọwa
dezie- ikesa ihe n'etiti otutu ndị mmadụ, otu ma ọ bụ na ihe ndị ọzọ na anata ihe
- ụzọ esi ekerịta ihe n'etiti otu ma ọ bụ ịgbasaa ihe n'otu mpaghara ma ọ bụ na obodo
Nkejiasụsụ
dezieNkọwa Aha
Ọmụmaatụ
dezie- Aghọtaghị m otú ha si eme nkesa ahụ
- Bịa nyere aka na nkesa nri