nkụ̀kọ Ihe ọkụkụ

nkụkọ ihe ọkụkụ

Nkọwa dezie

Nke a bụ ọnọdụ ịkụkọ ihe mkpụrụ ọkụkụ abụọ n'otu ebe na otu oge.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Nkukọ ihe ọkụkụ na amịta ezi mkpụrụ.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Polyculture