nkọ
Nkọwa dezie
- ihe nwere obere mkpa ma ọ bụ ihe emere ka onwe ike ịdị na egbutu ma ọ bụ kpọpuo ihe ma ọ bụ, akụkụ
- Onye na-ege ntị nke ọma, na aghọta okwu ma ọ bu nkuzi ma ọ bụ ozi nke ọma
Nkejiasụsụ dezie
Nkọwa Aha
Ọmụmaatụ dezie
- Nma ahụ dị kwa ezigbo nkọ, kpachara anya mgbe ị na-ejikwa ya eme ihe.
- Nwata nwoke ahụ na aza ajụjụ ka onye dị nkọ.