nkà mmụta mbara igwe
Nkọwa
dezie- Mmụta nke mbara igwe gụnye ma gafee ụwa. Nke a gụnye ihe ndị anyị nwere ike iji anya anyị hụ, dịka Anyanwụ, Ọnwa, mbara ala, na kpakpando na ihe anyị nwere ike iji teliskop ma ọ bụ ngwaọrụ ndị ọzọ hụ, dị ka ụyọkọ kpakpando ndị dị anya na obere irighiri ihe
- usoro nkewapụta ọnọdụ na njirimara nke ihe a na akpọ radieshon na mbara igwe.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezie- Enwerem mmasị ịmụta nkà mmụta mbara igwe
- ihe ndị na-amụ gbasara nkà mmụta mbara igwe dị egwu