Ụlọ ọrụ Njikwa Mmetọ

Nkọwa dezie

Njikwa mmeto bụ ihe ana emekaarị abịa n'ihe gbasara Njikwa gburugburu ebe obibi. Ọ pụtara Njikwa nke mgbapụ ihe na mkpoghe mmiri si na ụlọ ọrụ nrụpụta n'ikuku,na mmiri ma ọ bụ n'ala. Site n'enweghị Njikwa Mmetọ,ihe mkpofu, okpomọkụ nke akọmubi,ọmịmị mmanụ, nrụpụta,agbam ụ̀gbọ na ihe omume ndị mmadụ ụfọdụ ga-emekpa gburugburu ebe obibi ahụ.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

  • Njikwa mmiri si na ụlọ ọrụ nrụpụta a mere ka azụ hapụ ọnwụ si na oké osimiri.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Pollution_control