njikwa ego
Nkọwa dezie
Usoro nke ịhazi, ịchịkwa na ileba anya n'ihe gbasara ego ma nke dịadị na aka, nke na abata abata, nke ana emefu, ụgwọ eji eji, maka iji kwado nmezu ebumnuche nke otu nzukọ ma ọ bụ nke ụlọ ọrụ ma ọ bụ nke onwe.
Nkejiasụsụ dezie
Nkọwa aha
Ọmụmaatụ dezie
- Njikwa ego dị mkpa maka nzukọ na ụlọ ọrụ ọ bụla
- Nneka mụrụ banyere njikwa ego na mahadụm dị na obodo Ọka