njem mmiri

Nkọwa dezie

Nke a bụ ụdị njem a na-eji ugbọ mmiri aga n'elu oshimmiri.

Nkejịasụsụ dezie

ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

njem mmiri anyị mere bụ ihe mmụta diiri anyi.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

voyage