Njem

Nkọwa

dezie

Nke a bụ ngagharị mmadụ ma ọ bụ ihe site n'otu ebe ruo ebe ọzọ

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Ụlọ akwụkwọ ahụ kwadoro ụmụakwụkwọ gara nọchie anya ha na njem ha.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Beeke

dezie

Journey/Travel Journey/Travel

French

dezie

Voyage voyage

German

dezie

Reise Reise