nhọrọ

Nkọwa dezie

ị wepụta otu maọbụ karịa otu ihe ndị nwere nyiri site n'etiti ọtụtụ ihe. Ọ bụ kwa ịhọpụta ihe ma tinye ya ebe a chọrọ ka ọdịrị.

Nkejiasụsụ dezie

ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

Ndị isi ka ọdi n'aka ime nhọrọ

Mkpọpụta dezie

nhọrọ




Olumba dezie

  1. ịhọ
  2. ịhọrọ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

select

French dezie

sélectionner