ngwa nju oyi

Nkọwa dezie

akụrụngwa usekwu nke na-eji ọkụ eletrik echekwa nri, nke na eme ka nri jụo oyi na ọ gaghị emebi

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmumaatụ dezie

  • itinye nri na ngwa nju oyi na-echekwa ya
  • ịzụrụ ngwa nju oyi ugbu a dị oke ọnụ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

fridge