Nkọwa dezie

  • ime ihe na-enweghị igbu oge, na ọsọ ọsọ
  • mgbe naanị obere oge gafere

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Ka anyị mee nke a ngwa ngwa
  • ọ na-erinri ngwa ngwa dị ka a ga-asị na agụụ na-egbu ya

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

ọsị sọọ

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Quickly