nghọta
Nkọwa
dezie- ikike ịhụ ihe, ịnụ ihe, ma ọ bụ ịmata ihe site n'uche mmadụ, ikike ịghọta ihe
- ụzọ e si ele ihe anya, ghọta ya, ma ọ bụ tụgharịa ya
- inwee ọmịiko ịmata mmetụta nke ndị ọzọ; na-anabata ma na-agbaghara
Nkejiasụsụ
dezieNkọwa aha
Ọmụmaatụ
dezie- nghọta m n'okwu a di iche na nke gi
- ọ bụ nwoke nwere nghọta
- ndị nne na nna kwesịrị inwe nghọta ma kwado ndị na-eto eto n'ihi na ụwa na-agbanwe agbanwe.