ngelenge
Ngelenge bụ otu n'ime ihe ndi Igbo ji eti egwu. Eji osịsị aru ya ma na aku kwa ya aku.
Aha
Nna m na ake ngelenge na egwu obodo ayi.
xylophone