ngbanaaka
ngbanaaka
Nkowa
dezie- ngbanaaka bụ ihe a na eyi na aka a gi a cho mma
Nkeji asụsụ
dezieaha
Ọmụmaatụ
dezie- Nwanyi a nwereNgbanaka
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieOla aka [Abia] Odu bu ihe ana agbana aka nke ndi okeghi gi acho mma na asusu ezeagu n' enugu steeti.