Nkọwa dezie

Ime ihe na-ada ụda, ma ọ bụ onye na-emebiga ihe ókè, na-achọ ịdọrọ uche na anya mmadu ka ọ dị na-ebe naanị ya ma ọ bụ ihe ọna eme nọọ

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Nwa ada ahụ na eme ejiji ngala
  • Ọ na-emebiga ihe niile ókè na egosi na ọ bụ onye ngala

Mkpọpụta dezie


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Flamboyant