ngajị
Ngajị
Nkọwa
dezieNgajị bụ ihe nwere isi gbara gburugburu na aka ogologo eji agwakọta, kuputa ma rie nri
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieNri eji mara ndị igbo bụ aka ka eji eri ya, ọ bụghị ngajị
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieNkụgbọ
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBeeke
dezieSpoon Spoon
French
dezieCuillère cuillère
German
dezieLöffel Löffel