nduku

Nkọwa dezie

Nri mgbọrọgwụ n'eto n'okpuruala nke na-enwe stachi nke bu osisi dicotyledonous nke sitere ma nwee mmekorita na Convolvulaceae a na akpọ Ipomoea batatas

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmumaatụ dezie

Nduku bu nri ndị be anyị

Ị nwere ike esi nduku esi ma ọ bụ ighe ya n'mmanụ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

sweet potato