ndi kwapụrụ maka ihu igwe
Nkọwa
dezieNke n'akọwa ndị kwa pụrụ n'ihi ihe ike nke Mgbanwe ihu igwe.O bụ nkwapụ n'ime n'ihi ihe mgbanwe ihu igwe kpatara dị ka oké mmiri ozuzo,ụkwụ teerela aka,ijuu ma ọ bụ uto oke osimiri.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieHa kwapụrụ n'ihi mbize ruru ebe ụlọ ha dị.
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieGukwuo na Wikipedia Bekee Climate_migrant