ndakpọ olileanya

Ndakpọ olileanya

Nkọwa dezie

Mwute ma ọ bụ iwe n'amalite site n'emezughi ebumnuche, atụmanya ma ọ bụ olileanya nke onwe.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

O nwere ezigbo ndakpọ olileanya n'ebe nwanne ya nwoke nọ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntipịa olileanya

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Beeke dezie

Disappointment Disappointment

German dezie

Enttäuschung Enttäuschung