ndụ
Ndụ
Nkọwa dezie
Nke a bụ ọnọdụ n'ekewapụ mmadụ, anụmanụ na ihe ndị ọzọ eji aka mee, gụnyekwara ikeke otuto, ọmụmụ, ọrụ anụahu a mgbanwe ruo ọnwụ. Ọ bụ kwa oge dị n'etiti ọmụmụ na ọnwụ
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmatụ dezie
Mmadụ nile kwesịrị ịma na ndụ bụ ihe enweghị ọnụ ahịa
Mkpọpụta dezie
Olumba dezie
Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie
Beeke dezie
Life
French dezie
German dezie
Leben