ndị ọkachamara
Nkọwa
dezieotu ahọpụtara ahọpụta ndị nke kachasị elu n'ikike ma ọ bụ n'àgwà karịa ndị otu ọzọ ma ọ bụ ọha mmadụ
Nkejiasụsụ
dezieNkọwa Aha
Ọmumaatụ
dezie- ndị ọkachamara kwesiri ka ha bụrụ ndị isi
- kedu ihe na-eme mmadụ ka osoro na ndị ọkachamara