nchicha

Nkọwa dezie

 
nchicha nke eletrik

ihe, nke na-abụkarịrị rọba ma ọ bụ plastik, nke e ji ehichapụ ihe e dere

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • nwatakịrị ahụ mere mkpesa na ọ dị onye zuru nchicha ya n'ohi
  • achọrọ m nchicha iji hichaa ihe a

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

eraser