nchekwa ụdịdị

udidi Anụ ọhịa ndị ana echekwa

Nkọwa dezie

Nke a bụ omume ana eme site n'ichekwa ma chedo anụ bị na oké ọhịa iji jikwaa ezi udidi nke anụ ọhịa na ọnụ ọgụgụ ha ma nwehachi,Chekwaa ma kwalite udidi ihe okike. Ihe ndị kachasị ama Anụ ọhịa aka n'ihu bụ Mmebi akwụ ma ọ bụ ebe obibi ha, Mgbanwe ihu igwe,Ire ha n'ahị́a nke iwu akwadoghi dgz.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Nchekwa udidi anụ ọhịa dị mma.

Mkpọpụta dezie

Akwugo-Nchekwa ụdịdị


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Wildlife_conservation