nchọpụta

Nkọwa dezie

Ịchọ̀pụta ihe, ozi maọbụ ebe ọhụrụ; onwere ike ịbụ nke na-adịghị mbụ nwekwara ike bụrụ nke dị adị ochie mana achọpụtabeghi ya mbụ.

Nkejiasụsụ dezie

aha

Ọmụmaatụ dezie

Ndị ọkachamara emela nchọpụta dị oké mkpa na-ogo Sayensi

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Mchọpụta

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Discovery