nari isii
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa narị ise na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị isii na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri isii mejupụtara ya
=Nkeji asụsụ
dezieAha
Omụmatụ
dezieEnyere m nwanne m nwanyị ego dị narị isii ka ọ zụtara m azụ
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieAkpa ego isii (Steeti Abia)