Nkọwa

dezie

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa narị asaa na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị asatọ na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri asatọ mejupụtara ya

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Ị chọrọ ịzụrụ ụgbọala Bugatti, Ị ga-edosara ya nde narị asatọ.

Mkpọpụta

dezie
Narị Asatọ





Ọlụmba

dezie

Akpa ego asatọ (Steeti Abia)

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Eight hundred (800)