Nkọwa

dezie

Ọ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa narị asaa na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị asatọ na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri asatọ mejupụtara ya

Nkejiasụsụ

dezie

Aha

Ọmụmatụ

dezie

Emeka ji m ụgwọ narị naira itoolu kemgbe ọnwa gara aga

Mkpọpụta

dezie
Narị Itoolu





Ọlụmba

dezie

Akpa ego itoolu (Steeti Abia)

Ntụgharị n' asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Nine hundred (900)