narị isii
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa narị ise na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị isii na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri isii mejupụtara ya
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieEnwere m ego dị narị naira isii n'ụlọ m
Mkpọpụta
dezie
Ọlụmba
dezieAkpa ego ise (Steeti Abia)