narị atọ
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa narị abụọ na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị atọ na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri atọ mejupụtara ya
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieNdị m na-akwado ịzụ nri n'Ekeresimesi a dị narị atọ.
Mkpọpụta
dezie
Ọlumba
dezieAkpa ego atọ (Abia Steeti)