narị abuo
Ọnụọgụgụ
Nkọwa
dezieỌ bụ otu n'ime ọnụ ọgụgụ enwere n'ụwa. A na-agụ ya ma agụchaa otu narị na iri itoolu na itoolu tupu agụọ narị abụọ na otu. Ọ bụ iri ụzọ iri abụọ mejupụtara ya
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieEnyere m ya akwụkwọ dị narị abụọ iji kwadoo ụlọ akwụkwọ ya.
Mkpọpụta
dezie