Na-ajụ

NKỌWA dezie

Nke a pụtara mmadụ ịjụ ajụjụ,ya bụ mmadụ ị na-ajụ ajụjụ gbasara ihe ọ chọrọ ka odoo ya anya.

NKEJIASỤSỤ dezie

Ngwaa

ỌMỤMATỤ dezie

1.Ọ na- ajụ ajụjụ ka onye isi

 ezughi oke.

2.Ajụjụ ọ na- ajụ ka gbagwojurum anya.

MKPỌPỤTA dezie

na-a-jụ

OLUMBA dezie

NTỤGHARỊ NA ASỤSỤ ỌZỌ dezie

Bekee dezie

 asking

https://en.m.wikitionary.org/wiki/asking