Nkọwa dezie

  • ịna-eleru oge a kara aka anya ma ọ bụ mgbe ihe ji eme kwa-mgbe, kwa-mgbe
  • n'oge kwesịrị ekwesị
  • ihe e ji amata onye nwere ike ịrụcha ọrụ a chọrọ ka ọ rụọ ma ọ bụ rụzuo ọrụ dị tupu ma ọ bụ n’oge a kara aka

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • Imezu ihe ekwerenankwa n'oge sokwa na ihe na-egosi ezi agwa
  • Onye nkụzi ahụ kwuru na ịbịa n’oge na klas ya dị mkpa maka na nke ahụ bụ otu n'ime iwu ya maka iji gafere ule,

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Punctuality