Nkọwa dezie

  • ikpokọta obere akụkụ ka ha bụrụ akụkụ nke nnukwu ihe ka ha niile wee na arụkọta ọrụ ọnụ dịka otu.
  • Usoro nke ịnabata ndị mmadụ na obodo, na ime ka ha sonye ọkachasị ndị ahụ pere mpe na ọnụ ọgụgụ

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa Aha

Ọmụmaatụ dezie

  • mwekota dị mkpa maka mba nwere agbụrụ dị iche iche
  • ekwesịrị inwe atumatu maka mwekọta nke ga eweta ijikọ ọnụ,

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Integration