Mmiri Chukwu

Nkọwa

dezie

Nke a bu otu n'ime Sakrament asaa ewere n'uka Katọlik. Ana emekari nwata nke a n'ọnwa atọ maọbụ na okenye. Ana-esi na ya anabata onye maọbụ ndi n'ime ụka.

Nkejiasụsụ

dezie

Aha.

Ọmụmaatụ

dezie

Chiemerie mere Mmiri chukwu na ụlọ ụka anyị.

Mkpọpụta

dezie

Olumba

dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ

dezie

Bekee

dezie

Baptism