mmetuta obi

Nkọwa dezie

mmetuta obi bu onodu ihe imetuta mmadu n obi. O nwere ike ibu ihe mmwute, anuri, iwe maobu obi mgbawa

Nkeji asụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmatu dezie

onwu mazi okeke bu ihe mmetuta obi

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Emotion