Mmebi ihe ọkụkụ na fetilaịza

Nkọwa dezie

Mmetọ Akọmugbo bụ omume nke n'eweta Mmetọ gburugburu ebe obibi na ihe ndị gbárá ya gburugburu ma ọ bụ wetara mmadụ nsogbu ahụike ma metukwa akụnaụba ha. Mmetọ a nwèrè ike isite n'ọtụtụ ụzọ site na mmetọ isi mmiri nke nwere ike metụtakwa ala ọkụkụ ihe.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Mmetọ Akọmugbo n'ebute agụ na ụkọ nri.

Mkpọpụta dezie

Mmetọ ugbo


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Agricultural_pollution