mmebi mmiri

NKỌWA dezie

Nke a pụtara imebi maọbụ I meto mmiri site na ị kpọnye ahịhịa, itinye ngwongwo na ụmụ ihe dị ọzọ na mmiri nke ga-eme ka mmiri ahụ gharazi ị dị mma maka ọṅụṅụ, ịsa ahụ na ime ihe ndị ọzọ

Mmiri a na ekwu maka ya bụ Orimiri na ụmụ obere mmiri ndị ọzọ dị iche iche na eru eru dịka mmiri ani, kisa, Nkisi, nwangele DGZ

NKEJIASỤSỤ dezie

Aha

OMUMATU dezie

Ọ bụ mmadụ na-ebute immebi mmiri site na ikponye ahịhịa, ịtụnye ngwongwo na ụmụ ihe ndị ọzọ na mmiri.

OLUMBA dezie

Imebi mmiri

Imebisi mmiri

MKPOPUTA dezie

NTUGHARI N' ASỤSỤ ỌZỌ dezie

Bekee dezie

water pollution