mmetọ mkpọtụ
Nkọwa
dezieNke a bụ mgbe mkpọtụ si n' gburugburu ebe obibi karịrị nke nwere ike imetụta ahụike mmadụ.Na nchịkọta ọ bụ mkpọtụ nke n'emetụta omume mmadụ ma ọ bụ anụmanụ nke n'ikpeazụ nwee ọghọm ọ na ebute n'ụzọ nke ya. Ihe na-akpatakwa mkpọtụ na gburugburu ụwa na Abụkarị igwe eji arụ ọrụ, ụgbọ njem dgz.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezie- Injin ọkà ahụ n'ebute mkpọtụ na ala ọma jiji
Mkpọpụta
dezie
Olumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBekee
dezieGukwuo na Wikipedia Bekee Noise pollution