Mmetọ ikuku site na ụlọ ọrụ nrụpụta ihe

Nkọwa dezie

Mmetọ ikuku bu otu n'ime ụdị mmetọ enwere nke bụ nkesa ihe n'adịghị mma maọbụ gaasị nke n'adịghị mma na ndụ na ahụike mmadụ tinyekwara ụmụ irighiri ihe ndị ọzọ dị ndụ,ma ọbu butekwa mmebi nke ihu igwe maọbu ihe ọrụ.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Mmetọ ikuku n'ebute ọnwụ mmadụ.

Mkpọpụta dezie

Mmetọ ikuku




Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

air pollution

Gukwuo na Wikipedia Bekee dezie

Air pollution