mmetọ gburugburu ebe obibi

Mmetọ na gburugburu ebe obibi

Nkọwa dezie

Ihe nkea putara bụ nkesa mmeto nwere ike imebi ọnọdụ gburugburu ebe obibi anyị nke n'ikpeazụ nwere ike butere mmadụ ịma aka nke ahụike ma ọbu akwudosighi ike nke ihu igwe. Mmetọ a nwere ike ịdị n'ụdị mmiri,ihe siri ike ma ọ bụ ikuku mmụọ.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Mmetọ gburugburu ebe obibi n'aka aka n'ihu ahụike onwe onye.

Mkpọpụta dezie

Mmetọ gburugburu ebe obibi


Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Pollution