mmetọ ala
Nkọwa dezie
Mmetọ ala bụ ọnọdụ kemikalụ nke mmadụ mebere ma ọ bụ Ihe ndị ọzọ n'ala ọkụkọ nke gburugburu ebe obibi.Ọ na abụkarị ihe omume ụlọ ọrụ nrụpụta, kemikalụ site n'akọmugbo,ma ọbu emeghi ezi mkpofu ahịhịa na akpata nke a.
Nkejiasụsụ dezie
Aha
Ọmụmatụ dezie
Itinye kemikalụ n'ala maka uto ihe ọkụkụ n'ebute mmetọ ala ma gbuo ụmụ irighiri ihe ndị n'enye àlà nri.
Mkpọpụta dezie