mmeri

Nkọwa dezie

Mmeri bụ mmadụ ituru ugo n'ihe ọbụla ọ na-eme ọnọdụ dụ ịtụrụ ugo n'ihe mmadụ na-eme. E jikwa ya akọwa onye nwetara ọnọdụ onye mbụ n'asọmpi.

Nkejiasụsụ dezie

Ngwaa

Ọmụmaatụ dezie

  1. Anyi nwere mmeri n'asọmpi anyị gara.
  2. Ndi obodo Ụmụnze nwere mmeri n'agha.
  3. Ewerem mmeri dika onye mekarịchara nke ọma n'ule ọmụmụ asụsụ Igbo na Kọleeji na kwa mahadum.
  4. Enwere m mmeri n'asọmpi ahụ.

Mkpọpụta dezie

mmeri

Olumba dezie

Mmeli

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

bekee dezie

  1. winning
  2. win

French dezie

  1. gagner
  2. remporter