mmebi gburugburu ebe obibi
NKỌWA
dezieNke a pụtara mmebi maọbụ mmeto mpaghara gburugburu ebe obibi site na mmebi ụfọdụ ihe Chukwu kere dịka ikuku, mmiri,ala,àjà, ikpochapụ oké ohia.
Mmebi gburugburu ebe obibi na e bute kwa mgbanwe ihu igwe.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmụmatu
Gọọmenti amala iwu maka mmebi gburugburu ebe obibi
Mkpoputa
dezieOlumba
dezieMmeto mpaghara ebe obibi
Imebisi gburugburu ebe obibi
Ntụgharị na asụsụ ọzọ
dezieBekee-Enviromental degradation
[[ category :Aha]]