mmata gburugburu ebe obibi
NKỌWA
dezieMmata gburugburu ebe obibi pụtara ịghọta ma sopuru gburugburu ebe obibi ma chekwaba ya site na ị wepụ aka n'ihe ọbụla ga eweta mgbanwe ihu igwe maọbụ ihe ọbụla ga-ebute mmeto na gburugburu ebe obibi.
Nkejiasusu
dezieAha
Ọmụmatu
dezieGọọmenti etiti mere ka anyị mata maka gburugburu ebe obibi anyị.
Mkpoputa
dezieOlumba
dezieImalu ngwuru ebe anyị bi
Ntụgharị na asụsụ ọzọ
dezieBekee
[[category :Aha]]