Mma oge

Nkọwa dezie

mma oge bụ nnukwu mma eji egbu anụ, osisi maọbụ asụ ahịhia.

 
mma oge

Nkejịasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

A gwara anyị zụta mma oge n'ụlọ akwụkwọ.

Mkpọpụta dezie

mma oge




Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

English dezie

machete