mma
Mma
Nkọwa
dezieNke a pụtara mkpokọta àgwà ole na ole dịka ogologo, ụcha ahụ na ụdịdị ihe nke mmadụ ọzọ ga ahụ ọ dị mma na anya
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmaatụ
dezieNwatakịrị ahụ mara mma nke ukwu
Mkpọpụta
dezieOlumba
dezieNtụgharị n'asụsụ ọzọ
dezieBeeke
dezieBeauty Beauty
French
dezieBeauté beauté
====German====Schönheit Schönheit