mmụta ikike mmadụ

Nkọwa dezie

Amụmamụ ikike mmadụ bụ usoro mmụta nke n'elebanya Ikwalite amamihe, ụkpụrụ na ezi nghọta gbasara ikike mmadụ ọ bụla nwere ná ndụ. Mmụta a n'akuziri ụmụ akwụkwọ inyocha ahụmahụ ha n'isi nchịkọta nke ga enye ohere itinye n'ọrụ mmụta ndị na obibi ndụ,nkwuwa okwu, nhọrọ ha na omume ha n'ubochi dum .

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmatụ dezie

Mmụta ikike diiri mmadụ mara mma.

Mkpọpụta dezie

Mmụta ikike mmadụ



Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Human_rights_education