mmụta gburugburu ebe obibi
Nkọwa
dezieNke a bụ nhazi mgbalị mmụta Mmụta ikuzi otu ihe okike nke gburugburu ebe obibi si dị,ọkachasị ka mmadụ ga esi ejikwa akparamagwa na ogige ya iji nwee ezi gburugburu ebe obibi.Ọ bụ mmụta zuru ọnụ metụtara mmụta dika baolọji,kemisitrị,fizis dgz.
Nkejiasụsụ
dezieAha
Ọmụmatụ
dezieỌ dị mma ka onye ọbụla nwee mmụta nke gburugburu ebe obibi.
Mkpọpụta
dezie