mmụbanye ihe nye ihe dị ndụ

Nkọwa dezie

Nke a bụ mkpọkọba nwayọọ nwayọọ nke ihe dị ka ọgwụ, nje maọbụ kemịkalụ na ahụ ụmụ irighiri ihe dị ndụ.

Nkejiasụsụ dezie

Aha

Ọmụmaatụ dezie

Mmụbanye ihe nye ihe dị ndụ n'eme ka ikike ha belata.

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntụgharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

Bioaccumulation