Nkọwa dezie

Ihe ebu n’obi iji mee ihe n'otu oge, ma ọ bụ ruo mgbe ọ gaghi aba uru ọzọ, ewee tụfuo ya.

Nkejiasụsụ dezie

Nkọwa Aha

Ọmumaatụ dezie

  • ihe ndị ahụ bụ ihe nwere ike mkpofu
  • ndị ụlọ ọgwụ na-eji ọtụtụ ihe enwere ike mkpofu arụ ọrụ

Mkpọpụta dezie

Olumba dezie

Ntugharị n'asụsụ ọzọ dezie

Bekee dezie

disposable